Abụ Ọma 112:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 112 Toonụ Jaa!+ א [Alef]Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+ ב [Bet]Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+ Mkpughe 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee nụ ihe na-ada ka olu oké ìgwè mmadụ, dịkwa ka ụda nke ọtụtụ mmiri na ụda oké égbè eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa,+ n’ihi na Jehova Chineke anyị, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ amalitewo ịchị achị dị ka eze.+
112 Toonụ Jaa!+ א [Alef]Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+ ב [Bet]Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+
6 M wee nụ ihe na-ada ka olu oké ìgwè mmadụ, dịkwa ka ụda nke ọtụtụ mmiri na ụda oké égbè eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa,+ n’ihi na Jehova Chineke anyị, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ amalitewo ịchị achị dị ka eze.+