Abụ Ọma 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kama iwu Jehova na-atọ ya ụtọ,+Ọ na-agụkwa iwu ya n’olu dị ala ehihie na abalị.+ Abụ Ọma 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chineke m, ime uche gị na-atọ m ụtọ,+Iwu gị dịkwa n’ime obi m.+ Abụ Ọma 119:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụkpụrụ gị ga na-atọ m ụtọ.+Agaghị m echefu okwu gị.+ Ilu 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ọ bụrụ na ị na-achọ ya dị ka e si achọ ọlaọcha,+ ọ bụrụkwa na ọ bụ dị ka akụ̀ zoro ezo ka ị na-achọ ya,+ Ndị Rom 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ezie, iwu Chineke na-eme m obi ụtọ,+ dị ka mmadụ m bụ n’ime si dị,+
4 ọ bụrụ na ị na-achọ ya dị ka e si achọ ọlaọcha,+ ọ bụrụkwa na ọ bụ dị ka akụ̀ zoro ezo ka ị na-achọ ya,+