Jenesis 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na Ebreham gere ntị n’olu m wee na-erubere m isi, na-edebe ihe m nyere n’iwu, ụkpụrụ m, na iwu m.”+ Diuterọnọmi 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ihi na ị ga-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị iji debe ihe o nyere n’iwu na ụkpụrụ ya ndị e dere n’akwụkwọ iwu a,+ n’ihi na ị ga-eji obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke gị.+
5 n’ihi na Ebreham gere ntị n’olu m wee na-erubere m isi, na-edebe ihe m nyere n’iwu, ụkpụrụ m, na iwu m.”+
10 n’ihi na ị ga-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị iji debe ihe o nyere n’iwu na ụkpụrụ ya ndị e dere n’akwụkwọ iwu a,+ n’ihi na ị ga-eji obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke gị.+