17 I mewokwa ka Jehova kwuo taa na ya ga-abụ Chineke gị mgbe ị na-eje ije n’ụzọ ya ma na-edebe ụkpụrụ+ ya na ihe o nyere n’iwu+ nakwa mkpebi ikpe+ ya, na-egekwa ntị n’olu ya.+
2 i wee jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum+ lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke gị+ ma gee ntị n’olu ya dị ka ihe niile m na-enye gị na ụmụ gị n’iwu taa si dị,