Levitikọs 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 nakwa iji kụziere ụmụ Izrel+ ụkpụrụ niile Jehova si n’ọnụ Mozis nye ha.” Levitikọs 26:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị a bụ ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ na iwu ndị Jehova guzobere n’agbata ya na ụmụ Izrel n’Ugwu Saịnaị site n’aka Mozis.+ Abụ Ọma 119:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 A sị nnọọ na ụzọ m guzosiri ike+Ka m wee debe ụkpụrụ gị!+
46 Ndị a bụ ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ na iwu ndị Jehova guzobere n’agbata ya na ụmụ Izrel n’Ugwu Saịnaị site n’aka Mozis.+