Diuterọnọmi 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na i kwesịrị ige ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’idebe iwu+ ya niile m na-enye gị taa, ka i wee mee ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+ Ekliziastis 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.
18 N’ihi na i kwesịrị ige ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’idebe iwu+ ya niile m na-enye gị taa, ka i wee mee ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+
13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.