Diuterọnọmi 12:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Okwu ọ bụla nke m na-enye unu n’iwu ka unu ga-elezi anya mee.+ Unu atụkwasịla ihe na ya, unu ewepụkwala ihe na ya.+ Nehemaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M wee sị: “Ewoo, Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe, Chineke nke dị ukwuu ma dị egwu,+ onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya+ na ndị na-eme ihe o nyere n’iwu+ ọgbụgba ndụ,+ onye na-egosikwa ha obiọma,* Abụ Ọma 119:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gị onwe gị enyewo iwu ka e debe iwu gị,+Ka e jiri nlezianya debe ya.+ 1 Jọn 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+
32 Okwu ọ bụla nke m na-enye unu n’iwu ka unu ga-elezi anya mee.+ Unu atụkwasịla ihe na ya, unu ewepụkwala ihe na ya.+
5 M wee sị: “Ewoo, Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe, Chineke nke dị ukwuu ma dị egwu,+ onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya+ na ndị na-eme ihe o nyere n’iwu+ ọgbụgba ndụ,+ onye na-egosikwa ha obiọma,*
3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+