Jems 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na onye ọ bụla nke na-edebe Iwu ahụ niile ma na-azọhie ụkwụ n’otu ihe, ọ ghọwo onye dara ha niile.+ 1 Jọn 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+
10 N’ihi na onye ọ bụla nke na-edebe Iwu ahụ niile ma na-azọhie ụkwụ n’otu ihe, ọ ghọwo onye dara ha niile.+
3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+