Diuterọnọmi 26:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Taa, Jehova agwala unu na ya ga-abụ Chineke unu nakwa na unu ga-eme ihe o nyere unu n’iwu, soro ntụziaka ya,+ debe iwu ya+ ma na-eme ihe ndị o kpebiri,+ nakwa na unu ga-ege ntị n’olu ya.
17 Taa, Jehova agwala unu na ya ga-abụ Chineke unu nakwa na unu ga-eme ihe o nyere unu n’iwu, soro ntụziaka ya,+ debe iwu ya+ ma na-eme ihe ndị o kpebiri,+ nakwa na unu ga-ege ntị n’olu ya.