Diuterọnọmi 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 I mewokwa ka Jehova kwuo taa na ya ga-abụ Chineke gị mgbe ị na-eje ije n’ụzọ ya ma na-edebe ụkpụrụ+ ya na ihe o nyere n’iwu+ nakwa mkpebi ikpe+ ya, na-egekwa ntị n’olu ya.+
17 I mewokwa ka Jehova kwuo taa na ya ga-abụ Chineke gị mgbe ị na-eje ije n’ụzọ ya ma na-edebe ụkpụrụ+ ya na ihe o nyere n’iwu+ nakwa mkpebi ikpe+ ya, na-egekwa ntị n’olu ya.+