Joshụa 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Akwụkwọ iwu a agaghị apụ n’ọnụ gị,+ ị ga na-agụkwa ihe dị na ya n’olu dị ala ehihie na abalị, ka i wee lezie anya mee ihe niile e dere na ya;+ n’ihi na mgbe ahụ, ị ga-eme ka ụzọ gị gaa nke ọma, mgbe ahụkwa, ị ga-eji amamihe mee ihe.+ Abụ Ọma 35:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka ire m kwupụtakwa ezi omume gị n’olu dị ala,+Ka o kwupụta otuto gị ogologo ụbọchị dum.+ Abụ Ọma 119:97 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 97 Lee ka m si hụ iwu gị n’anya!+Ọ bụ ihe m na-atụgharị n’uche ogologo ụbọchị dum.+ 1 Timoti 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na-echebara ihe ndị a echiche;+ na-etinye obi gị dum na ha, ka ọganihu+ gị wee pụta ìhè n’ebe mmadụ niile nọ.
8 Akwụkwọ iwu a agaghị apụ n’ọnụ gị,+ ị ga na-agụkwa ihe dị na ya n’olu dị ala ehihie na abalị, ka i wee lezie anya mee ihe niile e dere na ya;+ n’ihi na mgbe ahụ, ị ga-eme ka ụzọ gị gaa nke ọma, mgbe ahụkwa, ị ga-eji amamihe mee ihe.+
15 Na-echebara ihe ndị a echiche;+ na-etinye obi gị dum na ha, ka ọganihu+ gị wee pụta ìhè n’ebe mmadụ niile nọ.