Diuterọnọmi 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Okwu ndị a m na-enye gị n’iwu taa ga-adị n’obi gị;+ Diuterọnọmi 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na okwu ahụ dị gị nnọọ nso, n’ọnụ gị nakwa n’obi gị,+ ka i wee mee ya.+