Diuterọnọmi 11:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Tinyenụ okwu m ndị a n’obi unu+ nakwa ná mkpụrụ obi unu, keekwa ha n’aka unu dị ka ihe ịrịba ama, ha ga-abụkwa ihe unu ga na-ekegide n’egedege ihu unu, n’agbata anya abụọ unu.+ Ilu 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Kee ha ná mkpịsị aka gị,+ deekwa ha ná mbadamba nkume nke obi gị.+
18 “Tinyenụ okwu m ndị a n’obi unu+ nakwa ná mkpụrụ obi unu, keekwa ha n’aka unu dị ka ihe ịrịba ama, ha ga-abụkwa ihe unu ga na-ekegide n’egedege ihu unu, n’agbata anya abụọ unu.+