Ilu 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe amamihe banyere n’obi gị,+ ihe ọmụma abụrụkwa ihe na-atọ mkpụrụ obi gị ụtọ,+ 2 Ndị Kọrịnt 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na e gosiwo na unu bụ akwụkwọ ozi Kraịst nke anyị onwe anyị bụ́ ndị ozi dere,+ nke a na-ejighị ink dee, kama e ji mmụọ+ nke Chineke dị ndụ dee ya, ọ bụghị ná mbadamba nkume,+ kama ná mbadamba anụ ahụ́, ya bụ, n’obi.+
3 N’ihi na e gosiwo na unu bụ akwụkwọ ozi Kraịst nke anyị onwe anyị bụ́ ndị ozi dere,+ nke a na-ejighị ink dee, kama e ji mmụọ+ nke Chineke dị ndụ dee ya, ọ bụghị ná mbadamba nkume,+ kama ná mbadamba anụ ahụ́, ya bụ, n’obi.+