Diuterọnọmi 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Okwu ndị a m na-enye gị n’iwu taa ga-adị n’obi gị;+ Abụ Ọma 37:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Iwu Chineke ya dị n’obi ya;+Ụkwụ agaghị ama ya jijiji.+ Ilu 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Kee ha ná mkpịsị aka gị,+ deekwa ha ná mbadamba nkume nke obi gị.+ Aịzaya 51:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Geenụ m ntị, unu ndị maara ezi omume, ndị iwu m dịkwa n’obi.+ Unu atụla nkọcha mmadụ efu egwu, unu atụkwala ụjọ n’ihi okwu mkparị ha.+
7 “Geenụ m ntị, unu ndị maara ezi omume, ndị iwu m dịkwa n’obi.+ Unu atụla nkọcha mmadụ efu egwu, unu atụkwala ụjọ n’ihi okwu mkparị ha.+