Diuterọnọmi 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee kọwaara unu ọgbụgba ndụ ya,+ nke o nyere unu iwu ka unu na-edebe, bụ́ Okwu Iri ahụ,+ e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ.+ Jọn 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Emewo m ka aha gị pụta ìhè nye ndị i si n’ụwa nye m.+ Ha bụ nke gị, i nyekwara m ha, ha edebewokwa okwu gị. Jems 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye na-anụ okwu Chineke, ma ọ bụghị onye na-eme ya,+ onye a dị ka onye na-ekiri ihu ya n’enyo.
13 O wee kọwaara unu ọgbụgba ndụ ya,+ nke o nyere unu iwu ka unu na-edebe, bụ́ Okwu Iri ahụ,+ e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ.+
6 “Emewo m ka aha gị pụta ìhè nye ndị i si n’ụwa nye m.+ Ha bụ nke gị, i nyekwara m ha, ha edebewokwa okwu gị.
23 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye na-anụ okwu Chineke, ma ọ bụghị onye na-eme ya,+ onye a dị ka onye na-ekiri ihu ya n’enyo.