28 Ya na Jehova wee nọgide n’ebe ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. O righị nri ọ bụla, ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla.+ O wee dee okwu ọgbụgba ndụ ahụ, bụ́ Okwu Iri ahụ, n’elu mbadamba nkume ndị ahụ.+
4 O wee dee ná mbadamba nkume ndị ahụ ihe ahụ o dere ná ndị mbụ ahụ,+ bụ́ Okwu Iri ahụ,+ bụ́ ihe Jehova si n’etiti ọkụ+ gwa unu n’ugwu ahụ n’ụbọchị unu zukọtara;+ e mesịa, Jehova bunyere m ha.