Diuterọnọmi 4:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O si n’eluigwe mee ka ị nụrụ olu ya iji gbazie gị; n’elu ala kwa, o mere ka ị hụ oké ọkụ ya, ị nụkwara okwu ya site n’etiti ọkụ.+ Diuterọnọmi 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova si n’etiti ọkụ gwa unu okwu ihu na ihu n’ugwu ahụ.+
36 O si n’eluigwe mee ka ị nụrụ olu ya iji gbazie gị; n’elu ala kwa, o mere ka ị hụ oké ọkụ ya, ị nụkwara okwu ya site n’etiti ọkụ.+