Abụ Ọma 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị niile na-ahụ m na-akwa m emo;+Ha na-emeghe ọnụ ha iji kwaa m emo, ha na-efufekwa isi, na-asị:+ Abụ Ọma 44:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 I mewo ka anyị bụrụ ihe e ji atụ ilu n’etiti mba niile,+Ihe a na-efufere isi n’etiti mba dị iche iche.+ Matiu 27:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ya mere, ndị na-agafe agafe malitere ikwujọ ya,+ na-efufe+ isi ha, Mak 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị na-agafe agafe nọ na-ekwujọ ya,+ na-efufe isi, sị: “Tụfịa! Gị onye ga-akwatu ụlọ nsọ, onye ga-ewukwa ya n’ụbọchị atọ,+
14 I mewo ka anyị bụrụ ihe e ji atụ ilu n’etiti mba niile,+Ihe a na-efufere isi n’etiti mba dị iche iche.+
29 Ndị na-agafe agafe nọ na-ekwujọ ya,+ na-efufe isi, sị: “Tụfịa! Gị onye ga-akwatu ụlọ nsọ, onye ga-ewukwa ya n’ụbọchị atọ,+