Luk 18:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Dị ka ihe atụ, a ga-enyefe ya n’aka ndị mba ọzọ, a ga-ejikwa ya mee ihe ọchị+ ma mee ya ihe ihere,+ gbụọkwa ya ọnụ mmiri;+ Ndị Hibru 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ezie, chesienụ echiche ike banyere onye ahụ nke diri okwu mmegide+ dị otú ahụ nke ndị mmehie kwuru megide ọdịmma ha, ka ike wee ghara ịgwụ unu, unu ewee daa mbà ná mkpụrụ obi unu.+
32 Dị ka ihe atụ, a ga-enyefe ya n’aka ndị mba ọzọ, a ga-ejikwa ya mee ihe ọchị+ ma mee ya ihe ihere,+ gbụọkwa ya ọnụ mmiri;+
3 N’ezie, chesienụ echiche ike banyere onye ahụ nke diri okwu mmegide+ dị otú ahụ nke ndị mmehie kwuru megide ọdịmma ha, ka ike wee ghara ịgwụ unu, unu ewee daa mbà ná mkpụrụ obi unu.+