Abụ Ọma 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị niile na-ahụ m na-akwa m emo;+Ha na-emeghe ọnụ ha iji kwaa m emo, ha na-efufekwa isi, na-asị:+ Matiu 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ha kesịrị ya agbụ, ha kpụụrụ ya pụọ, nyefee ya n’aka Paịlet bụ́ gọvanọ.+ Ọrụ Ndịozi 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Chineke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb,+ ya bụ, Chineke nna nna anyị hà, emewo ka Ohu+ ya bụ́ Jizọs dị ebube,+ bụ́ onye unu onwe unu raara nye,+ gọnahụkwa ya n’ihu Paịlet, mgbe o kpebiri ịhapụ ya.+
13 Chineke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb,+ ya bụ, Chineke nna nna anyị hà, emewo ka Ohu+ ya bụ́ Jizọs dị ebube,+ bụ́ onye unu onwe unu raara nye,+ gọnahụkwa ya n’ihu Paịlet, mgbe o kpebiri ịhapụ ya.+