Ọrụ Ndịozi 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 nwoke a, onye e nyefere dị ka ihe Chineke kpebiri na ihe o bu ụzọ mara si dị,+ ka unu kpọgidere n’osisi site n’aka ndị na-emebi iwu wee gbuo ya.+ Ọrụ Ndịozi 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Chineke nna nna anyị hà kpọlitere+ Jizọs, bụ́ onye unu gburu, kwụwa ya n’elu osisi.+
23 nwoke a, onye e nyefere dị ka ihe Chineke kpebiri na ihe o bu ụzọ mara si dị,+ ka unu kpọgidere n’osisi site n’aka ndị na-emebi iwu wee gbuo ya.+