33 Mgbe ha rukwara n’ebe a na-akpọ Okpokoro Isi,+ n’ebe ahụ ka ha kpọgidere ya na ndị ajọ omume ahụ n’osisi, otu onye n’aka nri ya, otu onye n’aka ekpe ya.+
52 Ònye n’ime ndị amụma ka nna nna unu hà na-akpagbughị?+ Ee, ha gburu+ ndị mara ọkwa tupu oge eruo banyere ọbịbịa nke Onye ezi omume ahụ,+ bụ́ onye unu ghọworo ugbu a ndị raara ya nye na ndị gburu ya.+