Abụ Ọma 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị niile na-ahụ m na-akwa m emo;+Ha na-emeghe ọnụ ha iji kwaa m emo, ha na-efufekwa isi, na-asị:+ Abụ Ọma 109:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Aghọwokwa m onye ha ga na-akọcha.+Ha hụ m, ha amalite ifufe isi.+ Luk 23:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ìgwè mmadụ guzo ma na-ekiri ihe na-emenụ.+ Ma ndị na-achị achị nọ na-akwa ya emo, sị: “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ya zọpụta+ onwe ya, ma ọ bụrụ na onye a bụ Kraịst nke Chineke, Onye Ọ Họọrọ.”+
35 Ìgwè mmadụ guzo ma na-ekiri ihe na-emenụ.+ Ma ndị na-achị achị nọ na-akwa ya emo, sị: “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ya zọpụta+ onwe ya, ma ọ bụrụ na onye a bụ Kraịst nke Chineke, Onye Ọ Họọrọ.”+