Matiu 27:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya! Ọ bụ Eze+ Izrel; ya si n’osisi ịta ahụhụ rịdata, anyị ga-ekwerekwa na ya.+ Mak 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Otú ahụkwa ka ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ ji ya na-eme ihe ọchị n’etiti onwe ha, sị: “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya!+
42 “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya! Ọ bụ Eze+ Izrel; ya si n’osisi ịta ahụhụ rịdata, anyị ga-ekwerekwa na ya.+
31 Otú ahụkwa ka ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ ji ya na-eme ihe ọchị n’etiti onwe ha, sị: “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya!+