“Nụrụnụ, ụmụnne m na ndị m. Ọ dị m n’obi+ iwuru igbe ọgbụgba ndụ Jehova ụlọ izu ike, ka ọ bụkwaara Chineke anyị ihe mgbakwasị ụkwụ,+ emewokwa m nkwadebe maka iwu ya.+
13 “Ebube Lebanọn, bụ́ osisi junipa, osisi ash, na osisi saịpres, ga-abịara gị n’otu mgbe ahụ,+ iji chọọ ebe nsọ m mma;+ m ga-emekwa ka ebe m gbakwasịrị ụkwụ dị ebube.+