Aịzaya 60:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 A ga-ebutere gị ihe ndị mere ka Lebanọn dị ebube,+Ya bụ, osisi junipa, osisi ash, na osisi saịpres. A ga-ebutere gị ha otu mgbe+Ka e jiri ha chọọ ụlọ nsọ m mma. M ga-emekwa ka ebe m gbakwasịrị ụkwụ dị ebube.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 60:13 Ụlọ Nche,7/15/2015, p. 7-97/1/2002, p. 14-15 Amụma Aịsaịa II, p. 314-315
13 A ga-ebutere gị ihe ndị mere ka Lebanọn dị ebube,+Ya bụ, osisi junipa, osisi ash, na osisi saịpres. A ga-ebutere gị ha otu mgbe+Ka e jiri ha chọọ ụlọ nsọ m mma. M ga-emekwa ka ebe m gbakwasịrị ụkwụ dị ebube.+