Abụ Ọma 99:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Toonụ Jehova Chineke anyị,+ kpọọkwanụ isiala n’ebe mgbakwasị ụkwụ ya;+Ya onwe ya dị nsọ.+ Abụ Ọma 132:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka anyị bata n’ụlọikwuu ya dị ebube;+Ka anyị kpọọ isiala n’ebe mgbakwasị ụkwụ ya.+