Abụ Ọma 48:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Jehova dị ukwuu, bụrụkwa onye e kwesịrị ito nke ukwuu+N’obodo Chineke anyị,+ n’ugwu nsọ ya.+ Abụ Ọma 77:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Chineke, ụzọ gị dị n’ebe nsọ.+Ònye bụ Chi ukwu dị ka Chineke?+ Abụ Ọma 86:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ị dị ukwuu, na-emekwa ihe ndị dị ebube;+Ọ bụ naanị gị bụ Chineke.+ Daniel 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee malite ikpeku Jehova bụ́ Chineke m ekpere na ikwupụta mmehie m, sị:+ “Biko, Jehova bụ́ ezi Chineke, Onye ukwu+ na Onye dị egwu, onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya na ndị na-edebe ihe o nyere n’iwu+ ọgbụgba ndụ,+ onye na-egosikwa ha obiọma,*+
4 M wee malite ikpeku Jehova bụ́ Chineke m ekpere na ikwupụta mmehie m, sị:+ “Biko, Jehova bụ́ ezi Chineke, Onye ukwu+ na Onye dị egwu, onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya na ndị na-edebe ihe o nyere n’iwu+ ọgbụgba ndụ,+ onye na-egosikwa ha obiọma,*+