Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+ Abụ Ọma 72:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel, bụrụ onye a gọziri agọzi,+Onye naanị ya na-arụ ọrụ dị ebube.+ Abụ Ọma 77:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ gị bụ ezi Chineke, onye na-eme ihe dị ebube.+I mewo ka a mata ike gị n’etiti ndị dị iche iche.+ Daniel 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ na-anapụta ma na-agbapụta ndị ya,+ na-eme ihe ịrịba ama na ihe ebube n’eluigwe+ na n’elu ụwa,+ n’ihi na ọ napụtawo Daniel n’aka ọdụm.”
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+
18 Ka Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel, bụrụ onye a gọziri agọzi,+Onye naanị ya na-arụ ọrụ dị ebube.+
14 Ọ bụ gị bụ ezi Chineke, onye na-eme ihe dị ebube.+I mewo ka a mata ike gị n’etiti ndị dị iche iche.+
27 Ọ na-anapụta ma na-agbapụta ndị ya,+ na-eme ihe ịrịba ama na ihe ebube n’eluigwe+ na n’elu ụwa,+ n’ihi na ọ napụtawo Daniel n’aka ọdụm.”