16 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb, naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe na ụwa.+
6 “Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Eze Izrel,+ Onye Mgbapụta ya,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, ‘Abụ m onye mbụ, abụkwa m onye ikpeazụ,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m.+