Diuterọnọmi 33:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee ghọọ eze na Jeshurọn,+Mgbe ndị isi nke ndị ahụ gbakọtara,+Bụ́ ebo niile nke Izrel.+ Aịzaya 33:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+
22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+