-
Ọnụ Ọgụgụ 1:44Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
44 Ọ bụ ndị a ka e debara aha ha n’akwụkwọ, ya bụ, ndị Mozis debara aha ha n’akwụkwọ, ya na Erọn na ndị isi Izrel, bụ́ ndị ikom iri na abụọ. Onye ọ bụla n’ime ha nọchitere anya ụlọ nna ya.
-