1 Samuel 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova bụ Onye na-eme ka a nwụọ na Onye na-echebe ndụ,+Onye na-eme ka a rịdaa na Shiol,+ Ọ na-emekwa ka a rịgote.+ 2 Ndị Eze 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo na ngwa ngwa eze Izrel gụrụ akwụkwọ ozi ahụ, ọ dọwara+ uwe ya ozugbo, sị: “Àbụ m Chineke,+ nke na ọnwụ na ndụ dị m n’aka?+ N’ihi na onye a ziteere m ozi ka m gwọọ mmadụ ekpenta ya; biko, tụleenụ ihe a, hụrụ otú o si na-achọ m okwu.”+ Abụ Ọma 68:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ezi Chineke bụụrụ anyị Chineke nke na-enye nzọpụta;+Ọ bụkwa n’aka Jehova bụ́ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị ka ụzọ e si alanahụ ọnwụ dị.+
6 Jehova bụ Onye na-eme ka a nwụọ na Onye na-echebe ndụ,+Onye na-eme ka a rịdaa na Shiol,+ Ọ na-emekwa ka a rịgote.+
7 O wee ruo na ngwa ngwa eze Izrel gụrụ akwụkwọ ozi ahụ, ọ dọwara+ uwe ya ozugbo, sị: “Àbụ m Chineke,+ nke na ọnwụ na ndụ dị m n’aka?+ N’ihi na onye a ziteere m ozi ka m gwọọ mmadụ ekpenta ya; biko, tụleenụ ihe a, hụrụ otú o si na-achọ m okwu.”+
20 Ezi Chineke bụụrụ anyị Chineke nke na-enye nzọpụta;+Ọ bụkwa n’aka Jehova bụ́ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị ka ụzọ e si alanahụ ọnwụ dị.+