Jeremaya 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova, biko, gwọọ m, m ga-abụkwa onye a gwọrọ.+ Zọpụta m, m ga-abụkwa onye a zọpụtara;+ n’ihi na ị bụ otuto m.+ Hosia 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Bịanụ, ka anyị laghachikwuru Jehova,+ n’ihi na ya onwe ya adọrisịwo anyị,+ ma ọ ga-agwọ anyị.+ Ọ nọ na-eti anyị ihe, ma ọ ga-ekechi ọnyá anyị.+
14 Jehova, biko, gwọọ m, m ga-abụkwa onye a gwọrọ.+ Zọpụta m, m ga-abụkwa onye a zọpụtara;+ n’ihi na ị bụ otuto m.+
6 “Bịanụ, ka anyị laghachikwuru Jehova,+ n’ihi na ya onwe ya adọrisịwo anyị,+ ma ọ ga-agwọ anyị.+ Ọ nọ na-eti anyị ihe, ma ọ ga-ekechi ọnyá anyị.+