Diuterọnọmi 32:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Hụnụ na ọ bụ m bụ ya,+E nweghịkwa chi ọzọ ọ bụ mụ na ya.+M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+Emewo m ka e nwee oké mmerụ ahụ́,+ mụ onwe m ga-agwọkwa ya,+Ọ dịghịkwa onye na-anapụta ihe n’aka m.+ Jeremaya 30:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “N’ihi na m ga-eme ka ị gbakee, m ga-agwọkwa ọnyá gị,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na ha kpọrọ gị nwaanyị a chụpụrụ achụpụ,+ sị: ‘Lee Zayọn, nke ọ na-enweghị onye na-achọ ya.’”+
39 Hụnụ na ọ bụ m bụ ya,+E nweghịkwa chi ọzọ ọ bụ mụ na ya.+M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+Emewo m ka e nwee oké mmerụ ahụ́,+ mụ onwe m ga-agwọkwa ya,+Ọ dịghịkwa onye na-anapụta ihe n’aka m.+
17 “N’ihi na m ga-eme ka ị gbakee, m ga-agwọkwa ọnyá gị,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na ha kpọrọ gị nwaanyị a chụpụrụ achụpụ,+ sị: ‘Lee Zayọn, nke ọ na-enweghị onye na-achọ ya.’”+