Diuterọnọmi 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụ ya ka ị ga-enye otuto,+ ọ bụkwa Chineke gị, onye meere gị oké ihe ndị a dị egwu bụ́ ndị anya gị hụrụ.+ Abụ Ọma 109:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 109 Chineke, onye m na-eto,+ biko, agbala nkịtị.+
21 Ọ bụ ya ka ị ga-enye otuto,+ ọ bụkwa Chineke gị, onye meere gị oké ihe ndị a dị egwu bụ́ ndị anya gị hụrụ.+