Diuterọnọmi 10:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ bụ ya ka unu ga-eto.+ Ọ bụ Chineke unu, onye meere unu nnukwu ihe a niile na ihe ndị a dị egwu unu ji anya unu hụ.+
21 Ọ bụ ya ka unu ga-eto.+ Ọ bụ Chineke unu, onye meere unu nnukwu ihe a niile na ihe ndị a dị egwu unu ji anya unu hụ.+