Aịzaya 41:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ònye nọ na-arụ ọrụ+ ma mee ihe a, na-eme ka ọgbọ dị iche iche dịrị site ná mmalite?+ “Ọ bụ mụ onwe m, Jehova, bụ́ Onye Mbụ;+ abụkwa m otu onye ahụ n’ebe ọgbọ ndị ikpeazụ nọ.”+ Aịzaya 48:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Gee m ntị, gị Jekọb, geekwa m ntị, gị Izrel, bụ́ onye m kpọrọ. Abụ m otu Onye ahụ.+ Abụ m onye mbụ.+ Abụkwa m onye ikpeazụ.+ Mkpughe 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Abụ m Alfa na Omega,+ onye mbụ na onye ikpeazụ,+ mmalite na ọgwụgwụ.
4 Ònye nọ na-arụ ọrụ+ ma mee ihe a, na-eme ka ọgbọ dị iche iche dịrị site ná mmalite?+ “Ọ bụ mụ onwe m, Jehova, bụ́ Onye Mbụ;+ abụkwa m otu onye ahụ n’ebe ọgbọ ndị ikpeazụ nọ.”+
12 “Gee m ntị, gị Jekọb, geekwa m ntị, gị Izrel, bụ́ onye m kpọrọ. Abụ m otu Onye ahụ.+ Abụ m onye mbụ.+ Abụkwa m onye ikpeazụ.+