6 “Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Eze Izrel,+ Onye Mgbapụta ya,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, ‘Abụ m onye mbụ, abụkwa m onye ikpeazụ,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m.+
6 Ọ sịkwara m: “Ha emezuwo! Abụ m Alfa na Omega, mmalite na ọgwụgwụ.+ M ga-enye onye ọ bụla akpịrị na-akpọ nkụ mmiri nke si n’isi iyi nke mmiri nke ndụ n’efu.+