Aịzaya 48:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Gee m ntị, gị Jekọb, geekwa m ntị, gị Izrel, bụ́ onye m kpọrọ. Abụ m otu Onye ahụ.+ Abụ m onye mbụ.+ Abụkwa m onye ikpeazụ.+ Mkpughe 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ sịkwara m: “Ha emezuwo! Abụ m Alfa na Omega, mmalite na ọgwụgwụ.+ M ga-enye onye ọ bụla akpịrị na-akpọ nkụ mmiri nke si n’isi iyi nke mmiri nke ndụ n’efu.+ Mkpughe 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Abụ m Alfa na Omega,+ onye mbụ na onye ikpeazụ,+ mmalite na ọgwụgwụ.
12 “Gee m ntị, gị Jekọb, geekwa m ntị, gị Izrel, bụ́ onye m kpọrọ. Abụ m otu Onye ahụ.+ Abụ m onye mbụ.+ Abụkwa m onye ikpeazụ.+
6 Ọ sịkwara m: “Ha emezuwo! Abụ m Alfa na Omega, mmalite na ọgwụgwụ.+ M ga-enye onye ọ bụla akpịrị na-akpọ nkụ mmiri nke si n’isi iyi nke mmiri nke ndụ n’efu.+