Aịzaya 44:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Eze Izrel,+ Onye Mgbapụta ya,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, ‘Abụ m onye mbụ, abụkwa m onye ikpeazụ,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m.+ Mkpughe 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Abụ m Alfa na Omega,”+ ka Jehova Chineke kwuru, “Onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa,+ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+
6 “Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Eze Izrel,+ Onye Mgbapụta ya,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, ‘Abụ m onye mbụ, abụkwa m onye ikpeazụ,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m.+
8 “Abụ m Alfa na Omega,”+ ka Jehova Chineke kwuru, “Onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa,+ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+