Abụ Ọma 90:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mee ka ndị ohu gị hụ ọrụ gị,+Ka ha hụkwa ịma mma gị n’ahụ́ ụmụ ha.+ Abụ Ọma 111:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọrụ ya+ dị ebube, maakwa mma,+ ו [Wọọ]Ezi omume ya na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ Jọn 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ọ zara ha, sị: “Nna m anọwo na-arụ ọrụ ruo ugbu a, anọwokwa m na-arụ ọrụ.”+