Ọpụpụ 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, aka nri gị dị ike nke ukwuu,+Jehova, aka nri gị pụrụ ịkụri onye iro.+ 1 Ihe E Mere 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ebube na ịma mma dị n’ihu ya,+Ike na ọṅụ dịkwa n’ebe ọ nọ.+ Job 40:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Biko, were ịdị ebube+ na ịdị elu+ chọọ onwe gị mma;Yirikwa ùgwù+ na ịma mma+ dị ka uwe. Abụ Ọma 145:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Iji mee ka ụmụ mmadụ mara oké ọrụ ya+Nakwa ebube nke ịma mma ọbụbụeze ya.+