Abụ Ọma 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi,+E nyewokwara m aka, nke mere na obi m na-enwe aṅụrị,+M ga-ejikwa abụ m too ya.+ 1 Timoti 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 dị ka ozi ọma dị ebube nke Chineke bụ́ onye obi ụtọ+ si dị, nke e nyefere m n’aka.+
7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi,+E nyewokwara m aka, nke mere na obi m na-enwe aṅụrị,+M ga-ejikwa abụ m too ya.+