7 Ma, kama nke ahụ, mgbe ha hụrụ na e nyefere ozi ọma maka ndị a na-ebighị úgwù+ n’aka m,+ dị nnọọ ka e nyefere ozi ọma maka ndị e biri úgwù n’aka Pita+—
25 Aghọrọ m onye ozi+ nke ọgbakọ a dị ka ọrụ nlekọta ụlọ+ nke Chineke nyere m si dị, bụ́ nke o nyere m maka ọdịmma unu iji kwusaa okwu Chineke n’ụzọ zuru ezu,
4 kama, dị ka Chineke nwapụtaworo na anyị bụ ndị ruru eru ka e nyefee+ anyị ozi ọma ahụ n’aka, otú ahụ ka anyị na-ekwu, ọ bụghị dị ka ndị na-eme ihe dị ndị mmadụ mma,+ kama dị ka ndị na-eme ihe dị Chineke mma, bụ́ onye na-enyocha obi anyị.+