1 Timoti 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 dị ka ozi ọma dị ebube nke Chineke bụ́ onye obi ụtọ+ si dị, nke e nyefere m n’aka.+ Taịtọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ebe o mere ka okwu ya pụta ìhè n’oge ọ kara aka n’ọrụ izisa ozi ọma nke e nyefere m n’aka,+ dị ka iwu nke Onye Nzọpụta anyị+ bụ́ Chineke si dị;
3 ebe o mere ka okwu ya pụta ìhè n’oge ọ kara aka n’ọrụ izisa ozi ọma nke e nyefere m n’aka,+ dị ka iwu nke Onye Nzọpụta anyị+ bụ́ Chineke si dị;