Abụ Ọma 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma mụ onwe m, n’obiọma* gị ka m tụkwasịrị obi;+Ka obi m ṅụrịa ọṅụ n’ihi nzọpụta gị.+ Abụ Ọma 56:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-adabere na Chineke wee too okwu ya.+Ọ bụ Chineke ka m tụkwasịrị obi; m gaghị atụ egwu.+Gịnị ka anụ ahụ́ bụ́ mmadụ ga-eme m?+
4 M ga-adabere na Chineke wee too okwu ya.+Ọ bụ Chineke ka m tụkwasịrị obi; m gaghị atụ egwu.+Gịnị ka anụ ahụ́ bụ́ mmadụ ga-eme m?+