Abụ Ọma 113:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova dị elu karịa mba niile;+Ebube ya dị elu karịa eluigwe.+ Abụ Ọma 148:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ha too aha Jehova,+N’ihi na ọ bụ naanị aha ya dị elu nke ukwuu.+Ebube ya dịkwa elu karịa ụwa na eluigwe.+ Jeremaya 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ka ọ̀ dị onye pụrụ izo n’ebe nzuzo, mụ onwe m ewee ghara ịhụ ya?”+ ka Jehova kwuru. “Ọ̀ bụ na mụ onwe m ejupụtaghị eluigwe na ụwa?”+ ka Jehova kwuru. Ọrụ Ndịozi 7:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 ‘Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụdị ụlọ unu ga-ewuru m? ka Jehova kwuru. Ma ọ bụ, olee ebe bụ maka izu ike m?+
13 Ka ha too aha Jehova,+N’ihi na ọ bụ naanị aha ya dị elu nke ukwuu.+Ebube ya dịkwa elu karịa ụwa na eluigwe.+
24 “Ka ọ̀ dị onye pụrụ izo n’ebe nzuzo, mụ onwe m ewee ghara ịhụ ya?”+ ka Jehova kwuru. “Ọ̀ bụ na mụ onwe m ejupụtaghị eluigwe na ụwa?”+ ka Jehova kwuru.
49 ‘Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụdị ụlọ unu ga-ewuru m? ka Jehova kwuru. Ma ọ bụ, olee ebe bụ maka izu ike m?+