Abụ Ọma 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova bụ́ Onyenwe anyị, lee ka aha gị si dị ebube n’ụwa dum,+Gị onye a na-akọ akụkọ ịdị ebube ya n’eluigwe!+ Aịzaya 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Keleenụ+ Jehova! Kpọkuonụ aha ya.+ Meenụ ka a mara ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Kpọsaanụ na aha ya dị elu.+
8 Jehova bụ́ Onyenwe anyị, lee ka aha gị si dị ebube n’ụwa dum,+Gị onye a na-akọ akụkọ ịdị ebube ya n’eluigwe!+
4 Unu ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Keleenụ+ Jehova! Kpọkuonụ aha ya.+ Meenụ ka a mara ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Kpọsaanụ na aha ya dị elu.+